Daniel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’afọ mbụ nke ọchịchị Belshaza+ eze Babịlọn, Daniel rọrọ nrọ ma hụ ọhụụ mgbe o dina n’elu ihe ndina ya.+ O wee dee nrọ ahụ n’akwụkwọ n’oge ahụ.+ Ọ kọrọ ihe niile ọ hụrụ. Daniel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ma mụ onwe m, Daniel, mmụọ m ezughị ike n’ihi ya, ọhụụ ahụ m hụrụ wee menye m ụjọ.+
7 N’afọ mbụ nke ọchịchị Belshaza+ eze Babịlọn, Daniel rọrọ nrọ ma hụ ọhụụ mgbe o dina n’elu ihe ndina ya.+ O wee dee nrọ ahụ n’akwụkwọ n’oge ahụ.+ Ọ kọrọ ihe niile ọ hụrụ.