Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. Job 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ná nrọ,+ bụ́ ọhụụ+ nke abalị,Mgbe oké ụra ji ndị mmadụ,Mgbe ụra na-atụ ha n’elu ihe ndina.+ Jeremaya 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru. Daniel 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E wee kpugheere Daniel ihe nzuzo ahụ n’ọhụụ nke abalị.+ Daniel wee gọzie+ Chineke nke eluigwe. Daniel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.
8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+