Jeremaya 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mba niile ga-ejere ya na nwa ya na nwa nwa ya ozi+ ruo mgbe oge nke ala ya ruru,+ ọtụtụ mba na ndị eze ukwu ga-erigbukwa ya dị ka ohu.’+ Daniel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+ Daniel 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ n’abalị ahụ ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldia,+
7 Mba niile ga-ejere ya na nwa ya na nwa nwa ya ozi+ ruo mgbe oge nke ala ya ruru,+ ọtụtụ mba na ndị eze ukwu ga-erigbukwa ya dị ka ohu.’+
5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+