Aịzaya 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka e doo tebụl n’usoro, ka a hazie oche, ka a na-eri, na-aṅụkwa!+ Bilienụ, unu ndị isi.+ Teenụ ọta mmanụ.+ Jeremaya 51:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Mgbe ahụ́ kpooro ha ọkụ, m ga-emere ha oriri, m ga-emekwa ka mmanya gbuwe ha, ka ha wee nwee aṅụrị;+ ha ga-arahụ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta ruo mgbe a na-akaghị aka,”+ ka Jehova kwuru.
5 Ka e doo tebụl n’usoro, ka a hazie oche, ka a na-eri, na-aṅụkwa!+ Bilienụ, unu ndị isi.+ Teenụ ọta mmanụ.+
39 “Mgbe ahụ́ kpooro ha ọkụ, m ga-emere ha oriri, m ga-emekwa ka mmanya gbuwe ha, ka ha wee nwee aṅụrị;+ ha ga-arahụ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta ruo mgbe a na-akaghị aka,”+ ka Jehova kwuru.