Aịzaya 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! a ga na-enwe obi ụtọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ, na-egbu ehi, na-egbukwa atụrụ, na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya,+ na-asị, ‘Ka a na-eri, na-aṅụ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+ Daniel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+
13 Ma, lee! a ga na-enwe obi ụtọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ, na-egbu ehi, na-egbukwa atụrụ, na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya,+ na-asị, ‘Ka a na-eri, na-aṅụ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+
5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+