2 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+
21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+