12 “‘Ọ ga-erukwa na mgbe afọ iri asaa gasịrị,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ,+ ya bụ, ala ndị Kaldia, zaa ajụjụ maka njehie ha,’+ ka Jehova kwuru, ‘m ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu ruo mgbe ebighị ebi.+
14 Hazienụ onwe unu buso Babịlọn agha n’akụkụ niile,+ unu ndị niile na-ekwe ụta.+ Gbaanụ ya ụta.+ Unu agbafọkwala akụ́ ọ bụla, n’ihi na ọ bụ Jehova ka o mehiere.+