Aịzaya 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu ikpe e kwuru megide Babịlọn,+ nke Aịzaya nwa Emọz+ nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ: Aịzaya 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+ Aịzaya 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Gbadata nọdụ ala n’ájá,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Babịlọn.+ Nọdụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia.+ N’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ onye na-agbasighị ike na onye a zụtọrọ azụtọ.+ Jeremaya 51:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-akpali ifufe na-emebi ihe ka o fekwasị Babịlọn+ na ndị bi na Leb-kemaị;+ Daniel 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Nke a bụ nkọwa ihe a e dere: MINI, Chineke agụwo ụbọchị alaeze gị ọnụ ma mee ka ọ gwụsịa.+ Daniel 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ n’abalị ahụ ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldia,+
4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+
47 Gbadata nọdụ ala n’ájá,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Babịlọn.+ Nọdụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia.+ N’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ onye na-agbasighị ike na onye a zụtọrọ azụtọ.+
51 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-akpali ifufe na-emebi ihe ka o fekwasị Babịlọn+ na ndị bi na Leb-kemaị;+