11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị a, gwakwa Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa+ fere na-aga n’ebe ada bụ́ ndị m nọ;+ ọ bụghị maka ịfụcha ihe, ọ bụghịkwa maka ime ka ihe dị ọcha.
36 M ga-eme ka ifufe anọ ndị si na nsọtụ anọ nke eluigwe fekwasị Ilam.+ M ga-emekwa ka ifufe ndị a busasịa ha.+ Ọ dịghị mba nke ndị Ilam a chụsasịrị achụsasị+ na-agaghị aga.’”