14 N’ihi na ha onwe ha, ya bụ, ọtụtụ mba na ndị eze ukwu,+ erigbuwo ha dị ka ndị ohu;+ m ga-akwụ ha ụgwọ dị ka ihe ha mere si dị nakwa dị ka ọrụ aka ha si dị.’”+
11 Pịanụ akụ́ unu.+ Burunụ ọta okirikiri unu. Jehova akpaliwo mmụọ nke ndị eze ndị Midia,+ n’ihi na o bu n’obi imegide Babịlọn,+ iji laa ya n’iyi. N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova, bụ́ ọbọ ọ ga-abọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+