15 M wee banye n’etiti ndị ahụ a dọtara n’agha nọ na Tel-ebib, bụ́ ndị bi+ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee biri n’ebe ha bi; m wee bie ebe ahụ ụbọchị asaa. Enwere m ihe ijuanya mgbe m nọ n’etiti ha.+
3 Ọ dịkwa ka ọhụụ ahụ m hụrụ,+ ya bụ, ọhụụ ahụ m hụrụ mgbe m bịara ịla obodo a n’iyi.+ E nwere ihe ndị yiri ihe m hụrụ n’ọhụụ n’akụkụ osimiri Kiba.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.