Ezikiel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+ Ezikiel 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịkwa ka ọhụụ ahụ m hụrụ,+ ya bụ, ọhụụ ahụ m hụrụ mgbe m bịara ịla obodo a n’iyi.+ E nwere ihe ndị yiri ihe m hụrụ n’ọhụụ n’akụkụ osimiri Kiba.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+
3 Ọ dịkwa ka ọhụụ ahụ m hụrụ,+ ya bụ, ọhụụ ahụ m hụrụ mgbe m bịara ịla obodo a n’iyi.+ E nwere ihe ndị yiri ihe m hụrụ n’ọhụụ n’akụkụ osimiri Kiba.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.