Ezikiel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+ Ezikiel 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
3 okwu Jehova ruru+ Ezikiel+ nwa Buzaị bụ́ onye nchụàjà ntị, n’ala ndị Kaldia,+ n’akụkụ osimiri Kiba, aka Jehova dịkwasịkwara ya n’ebe ahụ.+
23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+