1O wee ruo n’afọ nke iri atọ, n’ọnwa nke anọ, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, mgbe m nọ n’akụkụ osimiri Kiba+ n’etiti ndị a dọọrọ n’agha,+ na eluigwe meghere,+ m wee hụ ọhụụ Chineke.+
16 Mgbe e mesịrị Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo; ma, lee! eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata dị ka nduru+ wee bekwasị ya.+
51 Ọ gwakwuru ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa ka ndị mmụọ ozi+ Chineke na-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+