Ndị Rom 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu enyefekwala akụkụ ahụ́ unu n’aka mmehie+ ka ọ bụrụ ngwá ọgụ nke ajọ omume,+ kama na-enyefenụ onwe unu n’aka Chineke dị ka ndị si ná ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ na-enyefekwanụ akụkụ ahụ́ unu n’aka Chineke ka ọ bụrụ ngwá ọgụ+ nke ezi omume. Ndị Efesọs 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 mere ka anyị na Kraịst dịkọọ ndụ, ọbụna mgbe anyị nwụrụ anwụ ná njehie+—e sitewo n’obiọma na-erughịrị mmadụ zọpụta unu+—
13 Unu enyefekwala akụkụ ahụ́ unu n’aka mmehie+ ka ọ bụrụ ngwá ọgụ nke ajọ omume,+ kama na-enyefenụ onwe unu n’aka Chineke dị ka ndị si ná ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ na-enyefekwanụ akụkụ ahụ́ unu n’aka Chineke ka ọ bụrụ ngwá ọgụ+ nke ezi omume.
5 mere ka anyị na Kraịst dịkọọ ndụ, ọbụna mgbe anyị nwụrụ anwụ ná njehie+—e sitewo n’obiọma na-erughịrị mmadụ zọpụta unu+—