Matiu 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saịmọn Pita zara, sị: “Ị bụ Kraịst,+ Ọkpara nke Chineke dị ndụ.”+ Mak 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee jụọ ha, sị: “Ma unu onwe unu, ònye ka unu na-asị na m bụ?” Pita zara ya, sị: “Ị bụ Kraịst.”+
29 O wee jụọ ha, sị: “Ma unu onwe unu, ònye ka unu na-asị na m bụ?” Pita zara ya, sị: “Ị bụ Kraịst.”+