Jọn 1:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ihe mbụ onye a mere bụ ịchọta nwanne ya, bụ́ Saịmọn, wee sị ya: “Anyị ahụwo Mesaya ahụ”+ (nke pụtara, ma a sụgharịa ya, Kraịst).+ Jọn 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.” Jọn 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị; ekwerewo m na ị bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, bụ́ Onye ahụ ga-abịa n’ụwa.”+
41 Ihe mbụ onye a mere bụ ịchọta nwanne ya, bụ́ Saịmọn, wee sị ya: “Anyị ahụwo Mesaya ahụ”+ (nke pụtara, ma a sụgharịa ya, Kraịst).+
25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.”
27 O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị; ekwerewo m na ị bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, bụ́ Onye ahụ ga-abịa n’ụwa.”+