-
Daniel 9:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Ị ga-amarakwa ma ghọta na malite mgbe e kwuru+ ka e mee ka Jeruselem dị otú ọ dịbu nakwa ka e wughachi ya+ ruo mgbe Mesaya+ bụ́ Onye Ndú+ ga-abịa, a ga-enwe izu asaa, nweekwa izu iri isii na abụọ.+ A ga-eme ka Jeruselem dị otú ọ dịbu, wughachikwa ya, ya enwee ámá na olulu, kama ọ ga-abụ n’oge ihe isi ike.
-