1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+— Aịzaya 55:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Emewo m ya+ onye àmà+ nke mba dị iche iche,+ meekwa ya onye ndú+ na ọchịagha+ nke mba dị iche iche. Daniel 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma a ga-erikpu ogwe aka niile+ nke idei mmiri ahụ n’ihi ya, a ga-agbajikwa ha;+ a ga-agbajikwa+ Onye Ndú+ nke ọgbụgba ndụ ahụ.+ Matiu 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka a gharakwa ịkpọ unu ‘ndị ndú,’+ n’ihi na Onye Ndú unu bụ otu onye, ya bụ, Kraịst. Jọn 1:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nataniel wee sị ya: “Rabaị, ị bụ Ọkpara Chineke,+ ị bụ Eze+ Izrel.”
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
4 Lee! Emewo m ya+ onye àmà+ nke mba dị iche iche,+ meekwa ya onye ndú+ na ọchịagha+ nke mba dị iche iche.
22 Ma a ga-erikpu ogwe aka niile+ nke idei mmiri ahụ n’ihi ya, a ga-agbajikwa ha;+ a ga-agbajikwa+ Onye Ndú+ nke ọgbụgba ndụ ahụ.+