Luk 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Taịbiriọs Siza, mgbe Pọntiọs Paịlet bụ gọvanọ Judia, Herọd+ abụrụkwa onye na-achị ógbè Galili, ma Filip nwanne ya bụ onye na-achị ógbè Ituria na Trakọnaịtis, Laịsenias abụrụkwa onye na-achị ógbè Abilini,
3 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Taịbiriọs Siza, mgbe Pọntiọs Paịlet bụ gọvanọ Judia, Herọd+ abụrụkwa onye na-achị ógbè Galili, ma Filip nwanne ya bụ onye na-achị ógbè Ituria na Trakọnaịtis, Laịsenias abụrụkwa onye na-achị ógbè Abilini,