Diuterọnọmi 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+— Jọn 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.” Jọn 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+ Ọrụ Ndịozi 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’eziokwu, Mozis sịrị, ‘Jehova bụ́ Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.+ Geenụ ntị n’ihe niile ọ ga-agwa unu.+
15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+—
14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.”
40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+
22 N’eziokwu, Mozis sịrị, ‘Jehova bụ́ Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.+ Geenụ ntị n’ihe niile ọ ga-agwa unu.+