Matiu 27:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+
54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+