19 Ya mere, Jizọs gara n’ihu ịza ha, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọkpara ahụ apụghị ime otu mkpụrụ ihe n’uche nke aka ya, kama ọ bụ naanị ihe ọ hụrụ Nna ya na-eme.+ N’ihi na ihe ọ bụla Onye ahụ na-eme, ọ bụ ya ka Ọkpara ya na-emekwa.
30 Apụghị m ime otu mkpụrụ ihe n’uche nke aka m; dị nnọọ ka m si anụ, otú ahụ ka m si ekpe ikpe; ihe m na-ekpe n’ikpe zikwara ezi,+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche nke m, kama ọ bụ uche+ onye zitere m.