Matiu 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ+ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri. M bịara, ọ bụghị ibibi ya, kama imezu ya;+ Luk 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ezie, ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịgabiga+ karịa otu akụkụ+ mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu ahụ ịghara imezu.+
17 “Unu echela na m bịara ibibi Iwu ahụ+ ma ọ bụ ihe ndị amụma kụziri. M bịara, ọ bụghị ibibi ya, kama imezu ya;+
17 N’ezie, ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịgabiga+ karịa otu akụkụ+ mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu ahụ ịghara imezu.+