-
Luk 7:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 ọ nọdụrụ n’azụ, n’akụkụ ụkwụ ya, na-akwa ákwá ma malite iji anya mmiri ya na-ede ụkwụ ya, o jikwa ntutu isi ya na-ehicha ha. O jikwa nwayọọ susuo ụkwụ ya ọnụ ma tee ha mmanụ ahụ na-esi ísì ụtọ.
-