Mak 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee banye Betseida. N’ebe a, ndị mmadụ kpọtaara ya otu nwoke kpuru ìsì, ha rịọsikwara ya arịrịọ ike ka o bitụ ya aka.+ Jọn 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+
22 Ha wee banye Betseida. N’ebe a, ndị mmadụ kpọtaara ya otu nwoke kpuru ìsì, ha rịọsikwara ya arịrịọ ike ka o bitụ ya aka.+
21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+