Matiu 26:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, N’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ Mak 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, Gị onwe gị, taa, ee, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, gị onwe gị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ Luk 22:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ọ sịrị: “Ana m asị gị, Pita, Oké ọkpa agaghị akwa taa ruo mgbe ị gọrọ agọ ugboro atọ na ị maghị onye m bụ.”+ Jọn 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Otú ọ dị, Pita gọrọ agọ ọzọ; ozugbo ahụ, oké ọkpa kwara.+
34 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, N’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+
30 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, Gị onwe gị, taa, ee, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, gị onwe gị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+
34 Ma ọ sịrị: “Ana m asị gị, Pita, Oké ọkpa agaghị akwa taa ruo mgbe ị gọrọ agọ ugboro atọ na ị maghị onye m bụ.”+