Matiu 26:74 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 Mgbe ahụ, ọ malitere ịdụ ikwu na ịṅụ iyi, sị: “Amaghị m nwoke ahụ!” Ozugbo ahụ, oké ọkpa kwara.+ Mak 14:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 Ozugbo ahụ, oké ọkpa kwara nke ugboro abụọ;+ Pita wee cheta okwu Jizọs gwara ya: “Tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ O jitelighị onwe ya, o wee malite ibe ákwá.+ Luk 22:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Ma Pita sịrị: “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu.” N’otu ntabi anya, ka ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, oké ọkpa kwara.+ Jọn 13:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Jizọs zara, sị: “Ị̀ ga-atọgbọ mkpụrụ obi gị n’ihi m? N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Oké ọkpa agaghị akwa ma ọlị ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+
72 Ozugbo ahụ, oké ọkpa kwara nke ugboro abụọ;+ Pita wee cheta okwu Jizọs gwara ya: “Tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ O jitelighị onwe ya, o wee malite ibe ákwá.+
60 Ma Pita sịrị: “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu.” N’otu ntabi anya, ka ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, oké ọkpa kwara.+
38 Jizọs zara, sị: “Ị̀ ga-atọgbọ mkpụrụ obi gị n’ihi m? N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Oké ọkpa agaghị akwa ma ọlị ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+