1 Jọn 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+ 1 Jọn 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke kweere na Jizọs bụ Kraịst bụ onye a mụrụ site na Chineke,+ onye ọ bụla nke hụrụ Chineke bụ́ nna n’anya hụrụ ụmụ Chineke n’anya.+
5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+
5 Onye ọ bụla nke kweere na Jizọs bụ Kraịst bụ onye a mụrụ site na Chineke,+ onye ọ bụla nke hụrụ Chineke bụ́ nna n’anya hụrụ ụmụ Chineke n’anya.+