Matiu 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ, unu ga-achọta; na-akụnụ,+ a ga-emeghere unu. Jọn 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ahụkwa,+ unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla ma ọlị. N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+
23 N’ụbọchị ahụkwa,+ unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla ma ọlị. N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+