Mak 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’+ Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu nke ka ndị a ukwuu.” Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, n’ihe banyere ịhụnanya ụmụnna,+ ọ dịghị unu mkpa ka anyị na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu onwe unu bụ ndị Chineke na-akụziri+ ịhụrịta ibe unu n’anya;+ 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+
31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’+ Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu nke ka ndị a ukwuu.”
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+
9 Otú ọ dị, n’ihe banyere ịhụnanya ụmụnna,+ ọ dịghị unu mkpa ka anyị na-edetara unu akwụkwọ, n’ihi na unu onwe unu bụ ndị Chineke na-akụziri+ ịhụrịta ibe unu n’anya;+
8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+