Jọn 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na enyewo m ha okwu i nyere m,+ ha anatawokwa ya, ha amarawokwa n’ezie na m bịara dị ka onye nnọchiteanya gị,+ ha ekwerewokwa na ọ bụ gị zitere m.+
8 n’ihi na enyewo m ha okwu i nyere m,+ ha anatawokwa ya, ha amarawokwa n’ezie na m bịara dị ka onye nnọchiteanya gị,+ ha ekwerewokwa na ọ bụ gị zitere m.+