Mak 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-ahapụ, dị nnọọ ka e dere banyere ya, ma ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye! Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”+ Ndị Hibru 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+
21 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-ahapụ, dị nnọọ ka e dere banyere ya, ma ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye! Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ.”+
27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+