2 Ndị Tesalonaịka 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka e wee nye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto n’ime unu,+ unu na ya ewee dị n’otu,+ dị ka obiọma Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ si dị.+
12 ka e wee nye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto n’ime unu,+ unu na ya ewee dị n’otu,+ dị ka obiọma Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ si dị.+