2 Samuel 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obi Devid wee malite ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụsịrị ndị mmadụ ọnụ. Devid wee sị Jehova: “Emehiewo m+ nke ukwuu n’ihe m mere. Ma, ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị njehie ya;+ n’ihi na ezuzuwo m nnọọ nzuzu.”+ Abụ Ọma 73:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na obi adịghị m mma,+Akụrụ m gburu m oké mgbu,+
10 Obi Devid wee malite ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụsịrị ndị mmadụ ọnụ. Devid wee sị Jehova: “Emehiewo m+ nke ukwuu n’ihe m mere. Ma, ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị njehie ya;+ n’ihi na ezuzuwo m nnọọ nzuzu.”+