Ndị Efesọs 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka unu wee marakwa ihe niile m na-eme, na otú m mere. Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile. Ọ bụ nwanna a hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi n’ime Onyenwe anyị.+ Ndị Kọlọsi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme. Ọ bụ nwanna m m hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi na ohu ibe m n’ime Onyenwe anyị. 2 Timoti 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ezipụwo m Tikikọs+ ka ọ gaa Efesọs.
21 Ka unu wee marakwa ihe niile m na-eme, na otú m mere. Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile. Ọ bụ nwanna a hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi n’ime Onyenwe anyị.+
7 Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile m na-eme. Ọ bụ nwanna m m hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi na ohu ibe m n’ime Onyenwe anyị.