Ọrụ Ndịozi 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otu n’ime ha, onye aha ya bụ Agabọs,+ biliri wee site n’ike mmụọ nsọ gosi na oké ụnwụ ga-ada n’elu ụwa dum mmadụ bi;+ bụ́ ụnwụ nke dara n’oge Klọdiọs.
28 Otu n’ime ha, onye aha ya bụ Agabọs,+ biliri wee site n’ike mmụọ nsọ gosi na oké ụnwụ ga-ada n’elu ụwa dum mmadụ bi;+ bụ́ ụnwụ nke dara n’oge Klọdiọs.