Ọrụ Ndịozi 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Eziokwu bụ na ụfọdụ na-eti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ na-etikwa ihe ọzọ;+ n’ihi na nzukọ ahụ nọ n’ọgba aghara, ihe kakwa n’ọnụ ọgụgụ n’ime ha amaghị ihe mere ha ji gbakọta.
32 Eziokwu bụ na ụfọdụ na-eti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ na-etikwa ihe ọzọ;+ n’ihi na nzukọ ahụ nọ n’ọgba aghara, ihe kakwa n’ọnụ ọgụgụ n’ime ha amaghị ihe mere ha ji gbakọta.