Matiu 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ!+ n’ihi na unu yiri ili e tere nzụ,+ bụ́ nke na-eyi ihe mara mma n’elu ma ime ya ejupụta n’ọkpụkpụ nke ndị nwụrụ anwụ nakwa n’ụdị adịghị ọcha ọ bụla.
27 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ!+ n’ihi na unu yiri ili e tere nzụ,+ bụ́ nke na-eyi ihe mara mma n’elu ma ime ya ejupụta n’ọkpụkpụ nke ndị nwụrụ anwụ nakwa n’ụdị adịghị ọcha ọ bụla.