Diuterọnọmi 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-erukwa na mgbe unu gafere Jọdan, unu ga-akwụwa nkume ndị a n’Ugwu Ibal,+ dị nnọọ ka m na-enye unu n’iwu taa, ị ga-ewerekwa ụrọ laịm techie ha.+ Luk 11:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ahụhụ ga-adịrị unu, n’ihi na unu yiri ili ncheta ndị na-apụtaghị ìhè, nke mere na ndị mmadụ na-eje ije n’elu ha n’amaghị ihe ọ bụ!”+ Ọrụ Ndịozi 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Pọl wee sị ya: “Chineke ga-eti gị ihe, gị mgbidi e tere nzụ.+ Ị̀ nọ ọdụ na-ekpe m ikpe dị ka Iwu+ ahụ si dị ma n’otu mgbe ahụ na-emebi Iwu+ ahụ, na-enye iwu ka e tie m ihe?”
4 Ọ ga-erukwa na mgbe unu gafere Jọdan, unu ga-akwụwa nkume ndị a n’Ugwu Ibal,+ dị nnọọ ka m na-enye unu n’iwu taa, ị ga-ewerekwa ụrọ laịm techie ha.+
44 Ahụhụ ga-adịrị unu, n’ihi na unu yiri ili ncheta ndị na-apụtaghị ìhè, nke mere na ndị mmadụ na-eje ije n’elu ha n’amaghị ihe ọ bụ!”+
3 Pọl wee sị ya: “Chineke ga-eti gị ihe, gị mgbidi e tere nzụ.+ Ị̀ nọ ọdụ na-ekpe m ikpe dị ka Iwu+ ahụ si dị ma n’otu mgbe ahụ na-emebi Iwu+ ahụ, na-enye iwu ka e tie m ihe?”