Diuterọnọmi 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+ Jọn 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”
25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+
51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”