Ọrụ Ndịozi 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adara m n’ala wee nụ ka otu olu na-asị m, ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?’+ Ọrụ Ndịozi 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma mgbe m laghachiri Jeruselem,+ nọrọ n’ụlọ nsọ na-ekpe ekpere, ahụrụ m ọhụụ,+