Ọrụ Ndịozi 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, nwa nwanne nwaanyị Pọl nụrụ na ha chechiri ya,+ o wee bịa ma banye n’ogige ndị agha ma kọọrọ ya Pọl.
16 Otú ọ dị, nwa nwanne nwaanyị Pọl nụrụ na ha chechiri ya,+ o wee bịa ma banye n’ogige ndị agha ma kọọrọ ya Pọl.