Ọrụ Ndịozi 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ahụ, ọchịagha ahụ bịara nso wee jide ya n’aka ma nye iwu ka e jiri agbụ ígwè abụọ kee ya;+ o wee jụwa ase onye ọ bụ na ihe o mere.
33 Mgbe ahụ, ọchịagha ahụ bịara nso wee jide ya n’aka ma nye iwu ka e jiri agbụ ígwè abụọ kee ya;+ o wee jụwa ase onye ọ bụ na ihe o mere.