Ọrụ Ndịozi 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ọ gwụla na site n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ+ na-agbara m àmà ugboro ugboro, na-ekwu na agbụ na mkpagbu na-echere m.+ Ọrụ Ndịozi 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 o wee bịakwute anyị ma chịrị ájị̀ Pọl, kee onwe ya agbụ, ụkwụ na aka, sị: “Mmụọ nsọ kwuru, sị, ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ+ na Jeruselem ma nyefee+ ya n’aka ndị mba ọzọ.’” Ndị Efesọs 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+
23 ọ gwụla na site n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ+ na-agbara m àmà ugboro ugboro, na-ekwu na agbụ na mkpagbu na-echere m.+
11 o wee bịakwute anyị ma chịrị ájị̀ Pọl, kee onwe ya agbụ, ụkwụ na aka, sị: “Mmụọ nsọ kwuru, sị, ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ+ na Jeruselem ma nyefee+ ya n’aka ndị mba ọzọ.’”
20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+