Ọrụ Ndịozi 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, n’echi ya, ebe ọ chọrọ ịmara kpọmkwem ihe mere ndị Juu ji na-ebo ya ebubo, ọ tọpụrụ ya ma nye ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum iwu ka ha zukọọ. O wee kpọdata Pọl ma mee ka o guzoro n’etiti ha.+
30 Ya mere, n’echi ya, ebe ọ chọrọ ịmara kpọmkwem ihe mere ndị Juu ji na-ebo ya ebubo, ọ tọpụrụ ya ma nye ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum iwu ka ha zukọọ. O wee kpọdata Pọl ma mee ka o guzoro n’etiti ha.+