Ọrụ Ndịozi 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee kpọọ mmadụ abụọ n’ime ndị isi ndị agha ahụ wee sị ha: “Kwadebenụ narị ndị agha abụọ ka ha zọrọ ije gaa Sesaria, tinyere iri mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya na narị ndị agha abụọ ji ube, n’awa nke atọ n’abalị.*
23 O wee kpọọ mmadụ abụọ n’ime ndị isi ndị agha ahụ wee sị ha: “Kwadebenụ narị ndị agha abụọ ka ha zọrọ ije gaa Sesaria, tinyere iri mmadụ asaa ndị na-agba ịnyịnya na narị ndị agha abụọ ji ube, n’awa nke atọ n’abalị.*