Ọrụ Ndịozi 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị isi nchụàjà na ndị isi n’etiti ndị Juu kọọrọ ya akụkọ+ ọjọọ banyere Pọl. N’ihi ya, ha malitere ịrịọsi ya arịrịọ ike, Ọrụ Ndịozi 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 mgbe m nọ na Jeruselem, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu kọrọ akụkọ+ ọjọọ banyere ya, na-arịọ ka a ma ya ikpe.
2 ndị isi nchụàjà na ndị isi n’etiti ndị Juu kọọrọ ya akụkọ+ ọjọọ banyere Pọl. N’ihi ya, ha malitere ịrịọsi ya arịrịọ ike,
15 mgbe m nọ na Jeruselem, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu kọrọ akụkọ+ ọjọọ banyere ya, na-arịọ ka a ma ya ikpe.