Ọrụ Ndịozi 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ụbọchị ise gafere, Ananayas+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà bịara, ya na ndị okenye ụfọdụ, tinyere ọkà okwu ihu ọha, onye a na-akpọ Tetọlọs, ha wee kọọrọ+ gọvanọ+ akụkọ ọjọọ banyere Pọl. Ọrụ Ndịozi 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 mgbe m nọ na Jeruselem, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu kọrọ akụkọ+ ọjọọ banyere ya, na-arịọ ka a ma ya ikpe.
24 Mgbe ụbọchị ise gafere, Ananayas+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà bịara, ya na ndị okenye ụfọdụ, tinyere ọkà okwu ihu ọha, onye a na-akpọ Tetọlọs, ha wee kọọrọ+ gọvanọ+ akụkọ ọjọọ banyere Pọl.
15 mgbe m nọ na Jeruselem, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu kọrọ akụkọ+ ọjọọ banyere ya, na-arịọ ka a ma ya ikpe.