Ọrụ Ndịozi 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ebe ọ bụ na Festọs chọrọ inweta ihu ọma+ ndị Juu, ọ zara Pọl, sị: “Ị̀ chọrọ ịga Jeruselem ka a nọrọ ebe ahụ kpee gị ikpe ihe ndị a n’ihu m?”+
9 Ebe ọ bụ na Festọs chọrọ inweta ihu ọma+ ndị Juu, ọ zara Pọl, sị: “Ị̀ chọrọ ịga Jeruselem ka a nọrọ ebe ahụ kpee gị ikpe ihe ndị a n’ihu m?”+